U-di ravware cha vwo kewe na chadie Obarhar’ Jesu Osaresivworho
I-hwe rari kwomagbe diovwo-vo re-ye
Izobo roma fo na ……
This is a communion Hymn
U-di ravware cha vwo kewe na chadie Obarhar’ Jesu Osaresivworho
I-hwe rari kwomagbe diovwo-vo re-ye
Izobo roma fo na ……
This is a communion Hymn
Onye bu eze nke ebube, Onye bu eze nke ebube uuuhhhh
Obu Onyenweanyi
nabata nu ya, meghe obi gi nwanne m ka obata
nihi n’obu onye kere gi
Bulie y’elu, tuo y’Igwe Oh O na-eme nma eh
O bu eze ora
Bia nu sorom nye Chukwu ekele
bulie y’elu eh n’obu eze ora
Chine eme mma eh
Ababa Nna ndewo eh
Nara ekele m eh
Ababa Nna ndewo eh
Ya ka m ji na-ekele
Ababa Nna ndewo eh
This is the psalm for Solemnity of Christ the King, November 23rd, 2024
RESPONSORIAL PSALM Psalm 93:1ab.1d-2.5 (R. 1a)
R/. The Lord is king, with majesty enrobed.
The Lord is king, with majesty enrobed.
The Lord has robed himself with might;
he has girded himself with power. R/.
The world you made firm, not to be moved;
your throne has stood firm from of old.
From all eternity, O Lord, you are. R/.
Truly your decrees are to be trusted.
Holiness is fitting to your house,
O Lord, until the end of time. R/.
Onye obula soro m kele Chineke
Ndi Muo Ozi na-eje nu too ya
Ndi Mmuo Ozi na-etoo ya
Dike na dimkpa ikuku amaghị n’ ọnyà, Dike n’ agha, oji ọkụ eri àjà, odogwu akataka, onye mmeri, Ekene diri Chukwu
Ekene o, Ekene o, Ekene o,
Ekene diri Chukwu
Verse 1
Ihe m ji na-eto gị Chineke m oo (Chi na-eme mma)
Ihe m ji ájá gị mma Okak’igwe Chi m oo ( Ome mma) bụna Ngọzi gị n’ebe m nọ erika, ọma-mà-amasighi amasị
Amara gị n’ebe m nọ bara ụba
Ekene diri Chukwu
Chiziterem ihe mmad’uwa woro mo
A-kwa mgbochi etiwa ra shim tere m’egwu m, egwu oma
A – bum onye na Chukwu n’echerem echiche oma eh
ebe mkpofu ntu k’ochetaram bia mem nwogbenye ezege
Um’uwa wee juba m si ob’ agha k’osi me iya ihe m ma bu
chim hurum n’anya ih’ebub’e mela …….
Hey! Obiligo
Eh! Obiligo
Kristi emerigo onwu, Omerigo
K’anyi nuriba nu, butenu egwu oma n’opi ike
Kristi Dinwenu anyi, n’ezie omerigo
Ik’ekwensu adago mba
Nmeri Chim eguzorogo
Nwa Chineke, Omerigo
Ojochenemi o, if God is for us who can be against us
Ojochegbe, God has done great things
I will shout for joy
Praise His name my awesome God, You have done great things
Jesu ndo, ony’akpogburu n’ obe
Ndo ndo Jesu Chukwu muo
Sachanu m njo Jesu Chukwu muo
Jesu ndo ony’akpogburu n’ obe