Jesus aha na-ato m uto by Sam Ojukwu (Key F or G)

Refrain :
Jesus aha na-ato muto
Jesus aha na-ato muto
Jesus aha kachasi ebube, site n’ugwu rue na ndida
Jesus aha gi di uto
Jesus, Jesus
Jesus aha kachasi ebube, na-enye ndu (ndu ebighebi)

  • Ihunanya nke Jesus, Ihunanya
    nke Jesus, Ihunanya nke Jesus,
    eweghi mgbanwe obula, Ihunanya
    – Ihunanya – Ihunanya – Ihunanya,
    Ihunanya nke Jesus n’adigide O.
  • N’ime mkpagbu nile, n’ime
    ahuhu m n’ile, n’ime nsogbu m
    nile Jesus na-azoputa m. O bu
    Jesus, O bu Jesus, obu Jesus
    n’azoputa m o, nzoputa nke Jesus
    N’adigide O.
  • Jesus nwuru n’ihi m, Jesus
    nwuru n’ ihim, Jesus nwuru
    n’ihi m, n’elu obe, onyenwe m,
    Jesus wee nwuo n’ihi m, n’elu
    obe k’onuwuru na calvary.
Please follow and like us:
0

41 thoughts on “Jesus aha na-ato m uto by Sam Ojukwu (Key F or G)

    1. sent to the email provided but it bounces back. Please check your email and reply with the right address.

    1. Hello Charles,
      I dont have the original copy of the song but I can send you the copy I have.

  1. Hello admin!
    I would be extremely glad if you could send a copy of Jesus aha na ato m uto to me. Thanks in anticipation!

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *