U-di ravware cha vwo kewe na chadie Obarhar’ Jesu Osaresivworho
I-hwe rari kwomagbe diovwo-vo re-ye
Izobo roma fo na ……
This is a communion Hymn
U-di ravware cha vwo kewe na chadie Obarhar’ Jesu Osaresivworho
I-hwe rari kwomagbe diovwo-vo re-ye
Izobo roma fo na ……
This is a communion Hymn
This is the psalm for Solemnity of Christ the King, November 23rd, 2024
RESPONSORIAL PSALM Psalm 93:1ab.1d-2.5 (R. 1a)
R/. The Lord is king, with majesty enrobed.
The Lord is king, with majesty enrobed.
The Lord has robed himself with might;
he has girded himself with power. R/.
The world you made firm, not to be moved;
your throne has stood firm from of old.
From all eternity, O Lord, you are. R/.
Truly your decrees are to be trusted.
Holiness is fitting to your house,
O Lord, until the end of time. R/.
Onye obula soro m kele Chineke
Ndi Muo Ozi na-eje nu too ya
Ndi Mmuo Ozi na-etoo ya
Dike na dimkpa ikuku amaghị n’ ọnyà, Dike n’ agha, oji ọkụ eri àjà, odogwu akataka, onye mmeri, Ekene diri Chukwu
Ekene o, Ekene o, Ekene o,
Ekene diri Chukwu
Verse 1
Ihe m ji na-eto gị Chineke m oo (Chi na-eme mma)
Ihe m ji ájá gị mma Okak’igwe Chi m oo ( Ome mma) bụna Ngọzi gị n’ebe m nọ erika, ọma-mà-amasighi amasị
Amara gị n’ebe m nọ bara ụba
Ekene diri Chukwu
O nwube nwube, ife Chukwu
nwuru gaba zianu ife Chineke mo
Chusasia ochichiri n’ime ndu moo
Buru Ngozi nke mo
ife Chukwu
chakwasi mo, ife Chineke Nna mo
Onye bu nwanyi ahu n’aputa n’isi ututu
(O bu Maria) Maria Ezenwanyi anyi ekele
O mara mma dika onwa
na a achake ka anya anwu
di egwu dika ndi agha ker’ogu
Maria…..
This is the Igbo version of Catena. A beautifully composed Marian Hymn.
We shall go to the feast of the Lord
We shall go to the banquet of the Lord
To eat and drink with Jesus from the same table
What a privilege, a privilege we have
This is one beautiful song from Lawrence Udo. It can be used for communion.
Ekeresimesi elutego eh ee
Ekeresimesi elutego eeh ee
Olutego
K.anyi nuria nu na
Kristi nwa Chineke abiago…
This is a song dedicated to St Joseph, Husband of Mary. (Josef di aso, di Maria)
Josef di Maria
Onye nche Jesu
Onye nchedo nke Maria……
Aru m d’ ok’ onu , ewo oo
bia nu lee obara m’ oo ewoo
Oririr nso na-enye ndu
Aru n’ Obara m nwaturu e jiri chuo aja ……