Category Archives: Traditional

Ekene diri Chukwu by jude Nnam (Key Ab)

Dike na dimkpa ikuku amaghị n’ ọnyà, Dike n’ agha, oji ọkụ eri àjà, odogwu akataka, onye mmeri, Ekene diri Chukwu

Ekene o, Ekene o, Ekene o,

Ekene diri Chukwu

Verse 1

Ihe m ji na-eto gị Chineke m oo (Chi na-eme mma)

Ihe m ji ájá gị mma Okak’igwe Chi m oo ( Ome mma) bụna Ngọzi gị n’ebe m nọ erika, ọma-mà-amasighi amasị

Amara gị n’ebe m nọ bara ụba

Ekene diri Chukwu