Chidinma by Jude Nnam Key Ab

CHORUS:
Chidinma, chi dị mma Chi n’eme mma. Onyen’enye onyinye, Chineke, onye mma. Onyinye mara mma ka m ji ri bia n’iru gi. I diiri mu mma, chidinma onyemma.

VERSE 1:
Dika onye nche si atu Anya chi obubo, ka mkpul’obi m si eche diwenu: (Refrain) ih’inemere m, Chineke, ojuru m’anya. I diri mma chidinma, onye mma.

VERSE 2:
Ka onye oche chekwube chi obubo, ka mu n’ezin’ulo, chekwube diwenu: (Refrain)

VERSE 3:
I nyere m amamihe, aga m ekele gi. I nyere m ogugu isi, aga m ekele gi (Refrain)

VERSE 4:
Obu Aku n’uba? Obu ihe onwunwe? Obu ego? Obu akwa?

Please follow and like us:

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *