OLISA by Jude Nnam ( Allegro Cantible Key Bb)

BASS INTRO (REF): K’anyi kelee Ya n’oruru Ya. Kelee Ya n’okwesiri Ya; Kelee Ya n’oziere Ya. Kelee Ya. Kunie (Bass Continue)

REF: k’anyi kelee Ya n’oruru Ya. Kelee Ya n’okwesiri Ya. Kelee Ya n’oziere Ya. Kelee Ya Nna! Leken’iheoma nile di n’uwa, ha busi oru aka Gi! Chukwu Nna nk’igwe, Oruolo Gi! O kwesiri Gi! Oziere Gi! Ekele diri Gi. Otito diri Gi! Ebube zuru Gi ahu, Nna! Olisa I meela! Ihe di ebube k’In’eme! Ih’Imere juru m afo. Ih’Imere juru m anya! Aka m di n’elu! Oruolu Gi! Ekele diri Gi! Okwesiri Gi. Otito diri Gi! Oziere Gi= Igwe n’eche ndu mo! Aka m di n’elu! Oruolo Gi, Ekele diri Gi! Okwesiri Gi. Otito diri Gi! Oziere Gi- Chi n’eme mma!

TENOR: kelee Ya; jee jaa Ya mma! To-be Olisa nk’igwe, kele Chineke nk’igwe ndi agha;
//REF: kelee Ya, jee jaa Ya mma! To-be Olisa nk’igwe, kele Chineke nk’igwe ndi agha. Leken’iheoma nile di n’uwa, ha busi oru aka Gi!
/// Oruolu Gi; Okwesiri Gi! Oziere Gi! Ekele diri Gi. Otito diri Gi. Ebube zuru Gi ahu, eh! Olisa I melaa! Ihe di ebube k’I neme! I h’Imere juru m afo. I h’Imere juru m anya! Aka m di n’elu ekele— diri Gi, otito diri Gi, Olisa mo, onye di ka Gi? Akam di n’elu ekele– diri Gi otito—diri Gi, O Chineke, Onye mma!

SOPRANO (REF): K’anyi kelee, kelee–Olisa, k’anyi jee jaa Ya mma. K’anyi kelee kelee Olisa nk’igwe! Chineke mo! Ogbaka eje ogu! Obu Ya n’elekota mo! Obu Ya n’echekwaba mo! Olisa e gboo! Olisa emeka! Olisebuluwa mma-mma, biko nar’ekele. Olisa doo———————; Aka m di n’elu Oruolu Gi. Ekele diri Gi! Okwesiri Gi. Otito diri Gi! Oziere Gi- Igwe n’eche ndu mo! Aka m di n’elu, Oruolu Gi. Ekele diri Gi! Okwesiri Gi. Otito diri Gi! Oziere Gi-Chi n’eme mma!

ALTO (REF) : K’anyi kelee kelee –Olisa jee jee jaa Ya mma. Tobe Olisa nk’igwe. Obu Ya ka m ji aba! Obu Ya n’elekota mo! Obu Ya n’echekwaba mo! Olisa egboo!– Olisa emeka! Olisebuluwa doo, —-nar’ekele. Olisa I melaa! Ih’ebube k’In’eme! Ma iru ma azu m, ihe di ebube! O juru m anya! Aka m di n’elu! Oruolu Gi. Ekele diri Gi! Okwesiri Gi! Otito diri Gi! Oziere Gi- Igwe n’eche ndu mo! Aka m di n’elu! Oruolu Gi. Ekele diri Gi! Okwesiri Gi. Otito diri Gi! O ziere Gi-Chi n’eme mma!
VERSES:
1. SOP & ALTO: Udara dara n’ala emetugo aja; Azu bi na mmiri adighi ago
agugo mmiri. Anyi bi n’uwa, njo zur’anyi ahu! Onye njo ka m bu, man’Olisa
elegh’anya na njo mo. Onwur’onwu n’obe, Onwu Ya k’Ojiri zoo mo (B-T). Ke
lee lee lee nuo! REFRAIN///
TENOR: Olisa kwe, ihe nile ga-adi mma! REF
BASS: Olisa bi n’igwe, I karisiri! Narekel’anyio, Nna! REFRAIN///

2. SOP & ALTO: Chukwu kere nwa agu agaghi ekwe ka nwa agu taa ahihia. Chi
ma mkpa moo, I n’egboro m mkpa mo. Onyinye Inyere mo—bar’uba.
(Nna), ya ka m ji eme onu, ya ka m ji eme ngala. Agu n’eche mba moo–
Olisa Imeka (B-T) Ke lee lee nuo! REFRAIN///
TENOR: Olisa kwe, ihe nile ga-adi mma! REF
BASS: Olisa bi n’igwe, I karisiri! Narekel’anyio, Nna! REFRAIN///

3. SOP & ALTO: Nwa n’eso okenye, otaghi ose otaa oji, makana aka na-aga
n’akuku oku, na-agakwa n’akuku onu. Onye n’eso Gi (n’azu) Chineke,
Onwer’ihe nile. Olisebuluwa n’azu mo, O dighi ihe koro mo. Ochendo mo!
Agu bata mgbada awar’oso!(B-T). Ke lee lee lee nuo! REFRAIN///
TENOR: Olisa kwe, ihe nile ga-adi mma! REF
BASS: Olisa bi n’igwe, I karisiri! Narekel’anyio, Nna! REFRAIN///

(I wish to acknowledge the Choir that Sang this, this is a master rendition)
Download Copy Here
Download Audio Here

Please follow and like us:

59 thoughts on “OLISA by Jude Nnam ( Allegro Cantible Key Bb)

    1. Is it the one I sent to your mail? Are you using a Mail Client App? If yes, there should be an option to save the file(do not save to drive, save to the device). Once you save it, it will be in your phone’s folders.

    1. Good morning Christa, sorry I have not gotten back to you on the song yet. I will forward it as soon as i get it.

  1. pls admin i need this song in both audio and hard copy, the one i saw has been rewritten by so many people creating a lot of confusion from the original.
    my email is nikuzo20@yahoo.com
    thank you and God bless.

    1. Hello Nic, so sorry I don’t have the copy presently. I will get the original copy and share with you.

    1. Hello Ama,
      I am sorry I don’t have the score of this music and would not be able to do that. If you have the score, please scan and send to my email. I am willing to help out.

  2. Hello Admin! well done for the good work.
    Can you send me this song(Olisa), Deeper in love, Okaka (not sure if its Jude Nnam’s song) and Chinemerem( Ona emerem mmamma) Do you have “the man of calvary(has worn my heart from me)?
    Thanks in anticipation of your feedback

    1. The email adresss provided may be wrong. I have tried to send it many times but it bounces back.

  3. Av been looking for this particular song, Deeper in love with you Jesus”.
    Please can u send me d song, including kamsiyochukwu, OLISA, KAOSISOCHUKWU.
    THANX.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *