Onaghi agba mme by Obieli Udoka (Key F#)

Ajah nke elu Obe na Ajah nke Alter bu otu ihe
Maka n’ obu Kristi n’a onwe ya
Bu onye nchuaja na ihe eji-achu ya.
N’ elu obe O na-agba mme,
mana Ugbua, n’ Alter di Ngozi,
Site n’Igbuko nd’ Ukochukwu
Onaghi agbazi mme.

Download Copy Here
Download Audio Here

Please follow and like us:

3 thoughts on “Onaghi agba mme by Obieli Udoka (Key F#)

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *