Anyi g’ebili Jee n’ulo Chineke Nna
Anyi g’ebili jee n’ulo onye kere anyi (oh)
Anyi g’ebili jee n’ulo Chukwu oh
Ulo mara mma dika Zaion
(Lee ya) Ulo mara mma
Oh ulo mara mma
Ulo mara mma dika Zaion
Anyi g’ebili Jee n’ulo Chineke Nna
Anyi g’ebili jee n’ulo onye kere anyi (oh)
Anyi g’ebili jee n’ulo Chukwu oh
Ulo mara mma dika Zaion
(Lee ya) Ulo mara mma
Oh ulo mara mma
Ulo mara mma dika Zaion