Nara nara o
Nara O Nna, Nara Aja anyi
Were ya , mee ya nke gi oo
were ya nye anyi amara gi
Papa biko biko biko biko Chukwu m o
Achicha na Mmanya k’ anyi butelu gi …..
Tag Archives: consencration
Onaghi agba mme by Obieli Udoka (Key F#)
Ajah nke elu Obe na Ajah nke Alter bu otu ihe
Maka n’ obu Kristi n’a onwe ya
Bu onye nchuaja na ihe eji-achu ya.
N’ elu obe O na-agba mme,
mana Ugbua, n’ Alter di Ngozi,
Site n’Igbuko nd’ Ukochukwu
Onaghi agbazi mme.
Oku n’ Erere by Emmanuel Nwofoke ( Key D)
Oku n’ erere bia nara aja rie
Umu gi na-ario gi nna, na-asi gi mmamma
Biko nara ma gozie anyi
Onye nwe ndu nara ya
Nna, gozie anyi
Ezi Chukwu Nara Aja anyi By Obieli Udoka( Key Ab)
Anyi ario gi, nara Aja anyi, Ezi Chukwu, Ezi Chukwu, nabata ya…
The is a very popular Consencration Hymn written by Obieli Udoka.