Nwaturu nke Chineke,
Onye n’ ekpochapu njo nke uwa
Meere anyi Ebere
Nwaturu nke Chineke,
Onye n’ ekpochapu njo nke uwa
nye anyi udo
Nwaturu nke Chineke,
Onye n’ ekpochapu njo nke uwa
Meere anyi Ebere
Nwaturu nke Chineke,
Onye n’ ekpochapu njo nke uwa
nye anyi udo