Amanam (Obong)
Obong Amanam oo Soson go
Amanam Amanam Amanam oo
SoSongo.
Monthly Archives: January 2019
Thanksgiving Of Amazing Grace by Jude Nnam (Key Bb)
This is Thanksgiving of Amazing Grace
Amazing Grace, Amazing Grace …….
Lord Bless the works of our hands, Amazing Grace…
Onaghi agba mme by Obieli Udoka (Key F#)
Ajah nke elu Obe na Ajah nke Alter bu otu ihe
Maka n’ obu Kristi n’a onwe ya
Bu onye nchuaja na ihe eji-achu ya.
N’ elu obe O na-agba mme,
mana Ugbua, n’ Alter di Ngozi,
Site n’Igbuko nd’ Ukochukwu
Onaghi agbazi mme.
Aguu Gi O Jesu by Opurum Raphael (Key Bb)
Jesu aguu Gi eeh (n’ ezie) na-agum oo
Onyenwe m eeh bia mee ka m nwee Ojuju afo
Akpiri na-akpo mkpuru Obi m nku
ekweghi ebelata, bere so ma m nuru Obara gi ooo.
Kp’ Oshi Eme by Anokwu Paschal (Key F)
Onye le emenem ihe oma, kpa Chi lee shi eme?
O ga-emerem o kp’ Oshi eme
Onye lee emenam ihe ukwu kpa Chi lee shi eme….
Oku n’ Erere by Emmanuel Nwofoke ( Key D)
Oku n’ erere bia nara aja rie
Umu gi na-ario gi nna, na-asi gi mmamma
Biko nara ma gozie anyi
Onye nwe ndu nara ya
Nna, gozie anyi