Nso nso nso
Osebul’ uwa Chineke igwe ndo agha
Ebube gi juputara Enuigwe n’ala
Hossana! Hossana!! Hossana!!!
Hossana n’elu kach’elu
This is Sanctus (Holy Holy) in Igbo language. A very soulful piece.
Nso nso nso
Osebul’ uwa Chineke igwe ndo agha
Ebube gi juputara Enuigwe n’ala
Hossana! Hossana!! Hossana!!!
Hossana n’elu kach’elu
This is Sanctus (Holy Holy) in Igbo language. A very soulful piece.
Anyi g’ebili Jee n’ulo Chineke Nna
Anyi g’ebili jee n’ulo onye kere anyi (oh)
Anyi g’ebili jee n’ulo Chukwu oh
Ulo mara mma dika Zaion
(Lee ya) Ulo mara mma
Oh ulo mara mma
Ulo mara mma dika Zaion
Onye bu nwanyi ahu n’aputa n’isi ututu
(O bu Maria) Maria Ezenwanyi anyi ekele
O mara mma dika onwa
na a achake ka anya anwu
di egwu dika ndi agha ker’ogu
Maria…..
This is the Igbo version of Catena. A beautifully composed Marian Hymn.
Sanctus! Sanctus!!
Dominus Deus Sabaoth
Dominus Deus Sabaoth
Pleni sunct Caeli e’terra Gloria ……