Tag Archives: catholic
The King shall Rejoice by GF Handel (Key D)
Veni Sancte Spiritus (Key A)
Sanctus Sanctus by Jude Nnam (Key Bb)
Chi m mere m obi oma by Charles Onwubuya (key Ab)
You can request for the copy (in solfa notation) in the comment section.
My story by Jude Nnam ( key C#)
- When I remember what you’ve done for me, my heart leaps for joy for there’s none like you,
when I remember that you died for me, my heart leaps for joy for there’s none like you
and so…REFRAIN:
I will give you all I have ,
receive God my offering to you,
which I offer with my friends today…
transform them and transform us
purify them and purify us,
in this sacrifice divine
Always Lord, you know that
I have given all I have.. - There was a time in life when I thought all was lost, Lord I am a living testimony of your love. //REFRAIN
You changed my story of woes to joy, Lord I am a living testimony of your Love
ans so …. //REFRAIN - Many cannot see, many cannot hear, I am blessed with these glory be to God,
Many have no food many have no home I am blessed with these glory be to God
and so…//REFRAIN - I will tell this story to my neighbors, I will tell this story to all my friends,
I will sing for you, I will praise your name, I will dance for you for there’s none like you
and so..//REFRAIN
OLISA by Jude Nnam ( Allegro Cantible Key Bb)
BASS INTRO (REF): K’anyi kelee Ya n’oruru Ya. Kelee Ya n’okwesiri Ya; Kelee Ya n’oziere Ya. Kelee Ya. Kunie (Bass Continue)
REF: k’anyi kelee Ya n’oruru Ya. Kelee Ya n’okwesiri Ya. Kelee Ya n’oziere Ya. Kelee Ya Nna! Leken’iheoma nile di n’uwa, ha busi oru aka Gi! Chukwu Nna nk’igwe, Oruolo Gi! O kwesiri Gi! Oziere Gi! Ekele diri Gi. Otito diri Gi! Ebube zuru Gi ahu, Nna! Olisa I meela! Ihe di ebube k’In’eme! Ih’Imere juru m afo. Ih’Imere juru m anya! Aka m di n’elu! Oruolu Gi! Ekele diri Gi! Okwesiri Gi. Otito diri Gi! Oziere Gi= Igwe n’eche ndu mo! Aka m di n’elu! Oruolo Gi, Ekele diri Gi! Okwesiri Gi. Otito diri Gi! Oziere Gi- Chi n’eme mma!
TENOR: kelee Ya; jee jaa Ya mma! To-be Olisa nk’igwe, kele Chineke nk’igwe ndi agha;
//REF: kelee Ya, jee jaa Ya mma! To-be Olisa nk’igwe, kele Chineke nk’igwe ndi agha. Leken’iheoma nile di n’uwa, ha busi oru aka Gi!
/// Oruolu Gi; Okwesiri Gi! Oziere Gi! Ekele diri Gi. Otito diri Gi. Ebube zuru Gi ahu, eh! Olisa I melaa! Ihe di ebube k’I neme! I h’Imere juru m afo. I h’Imere juru m anya! Aka m di n’elu ekele— diri Gi, otito diri Gi, Olisa mo, onye di ka Gi? Akam di n’elu ekele– diri Gi otito—diri Gi, O Chineke, Onye mma!
SOPRANO (REF): K’anyi kelee, kelee–Olisa, k’anyi jee jaa Ya mma. K’anyi kelee kelee Olisa nk’igwe! Chineke mo! Ogbaka eje ogu! Obu Ya n’elekota mo! Obu Ya n’echekwaba mo! Olisa e gboo! Olisa emeka! Olisebuluwa mma-mma, biko nar’ekele. Olisa doo———————; Aka m di n’elu Oruolu Gi. Ekele diri Gi! Okwesiri Gi. Otito diri Gi! Oziere Gi- Igwe n’eche ndu mo! Aka m di n’elu, Oruolu Gi. Ekele diri Gi! Okwesiri Gi. Otito diri Gi! Oziere Gi-Chi n’eme mma!
ALTO (REF) : K’anyi kelee kelee –Olisa jee jee jaa Ya mma. Tobe Olisa nk’igwe. Obu Ya ka m ji aba! Obu Ya n’elekota mo! Obu Ya n’echekwaba mo! Olisa egboo!– Olisa emeka! Olisebuluwa doo, —-nar’ekele. Olisa I melaa! Ih’ebube k’In’eme! Ma iru ma azu m, ihe di ebube! O juru m anya! Aka m di n’elu! Oruolu Gi. Ekele diri Gi! Okwesiri Gi! Otito diri Gi! Oziere Gi- Igwe n’eche ndu mo! Aka m di n’elu! Oruolu Gi. Ekele diri Gi! Okwesiri Gi. Otito diri Gi! O ziere Gi-Chi n’eme mma!
VERSES:
1. SOP & ALTO: Udara dara n’ala emetugo aja; Azu bi na mmiri adighi ago
agugo mmiri. Anyi bi n’uwa, njo zur’anyi ahu! Onye njo ka m bu, man’Olisa
elegh’anya na njo mo. Onwur’onwu n’obe, Onwu Ya k’Ojiri zoo mo (B-T). Ke
lee lee lee nuo! REFRAIN///
TENOR: Olisa kwe, ihe nile ga-adi mma! REF
BASS: Olisa bi n’igwe, I karisiri! Narekel’anyio, Nna! REFRAIN///
2. SOP & ALTO: Chukwu kere nwa agu agaghi ekwe ka nwa agu taa ahihia. Chi
ma mkpa moo, I n’egboro m mkpa mo. Onyinye Inyere mo—bar’uba.
(Nna), ya ka m ji eme onu, ya ka m ji eme ngala. Agu n’eche mba moo–
Olisa Imeka (B-T) Ke lee lee nuo! REFRAIN///
TENOR: Olisa kwe, ihe nile ga-adi mma! REF
BASS: Olisa bi n’igwe, I karisiri! Narekel’anyio, Nna! REFRAIN///
3. SOP & ALTO: Nwa n’eso okenye, otaghi ose otaa oji, makana aka na-aga
n’akuku oku, na-agakwa n’akuku onu. Onye n’eso Gi (n’azu) Chineke,
Onwer’ihe nile. Olisebuluwa n’azu mo, O dighi ihe koro mo. Ochendo mo!
Agu bata mgbada awar’oso!(B-T). Ke lee lee lee nuo! REFRAIN///
TENOR: Olisa kwe, ihe nile ga-adi mma! REF
BASS: Olisa bi n’igwe, I karisiri! Narekel’anyio, Nna! REFRAIN///
(I wish to acknowledge the Choir that Sang this, this is a master rendition)
Download Copy Here
Download Audio Here
Jesus aha na-ato m uto by Sam Ojukwu (Key F or G)
Refrain :
Jesus aha na-ato muto
Jesus aha na-ato muto
Jesus aha kachasi ebube, site n’ugwu rue na ndida
Jesus aha gi di uto
Jesus, Jesus
Jesus aha kachasi ebube, na-enye ndu (ndu ebighebi)
- Ihunanya nke Jesus, Ihunanya
nke Jesus, Ihunanya nke Jesus,
eweghi mgbanwe obula, Ihunanya
– Ihunanya – Ihunanya – Ihunanya,
Ihunanya nke Jesus n’adigide O. - N’ime mkpagbu nile, n’ime
ahuhu m n’ile, n’ime nsogbu m
nile Jesus na-azoputa m. O bu
Jesus, O bu Jesus, obu Jesus
n’azoputa m o, nzoputa nke Jesus
N’adigide O. - Jesus nwuru n’ihi m, Jesus
nwuru n’ ihim, Jesus nwuru
n’ihi m, n’elu obe, onyenwe m,
Jesus wee nwuo n’ihi m, n’elu
obe k’onuwuru na calvary.
Pater Noster(Missa De Angelis)
PATER NOSTER, qui es in caelis, sanctificetur nomen tuum. Adveniat regnum tuum. Fiat voluntas tua, sicut in caelo et in terra. Panem nostrum quotidianum da nobis hodie, et dimitte nobis debita nostra sicut et nos dimittimus debitoribus nostris. Et ne nos inducas in tentationem, sed libera nos a malo. Amen.
Agnus Dei(Missa de Angelis)
Agnus Dei, qui tollis peccata mundi,
Miserere nobis.
Agnus Dei, qui tollis peccata mundi,
Miserere nobis.
Agnus Dei, qui tollis peccata mundi,
Dona nobis pacem.