This is Thanksgiving of Amazing Grace
Amazing Grace, Amazing Grace …….
Lord Bless the works of our hands, Amazing Grace…
Onaghi agba mme by Obieli Udoka (Key F#)
Ajah nke elu Obe na Ajah nke Alter bu otu ihe
Maka n’ obu Kristi n’a onwe ya
Bu onye nchuaja na ihe eji-achu ya.
N’ elu obe O na-agba mme,
mana Ugbua, n’ Alter di Ngozi,
Site n’Igbuko nd’ Ukochukwu
Onaghi agbazi mme.
Aguu Gi O Jesu by Opurum Raphael (Key Bb)
Jesu aguu Gi eeh (n’ ezie) na-agum oo
Onyenwe m eeh bia mee ka m nwee Ojuju afo
Akpiri na-akpo mkpuru Obi m nku
ekweghi ebelata, bere so ma m nuru Obara gi ooo.
Kp’ Oshi Eme by Anokwu Paschal (Key F)
Onye le emenem ihe oma, kpa Chi lee shi eme?
O ga-emerem o kp’ Oshi eme
Onye lee emenam ihe ukwu kpa Chi lee shi eme….
Oku n’ Erere by Emmanuel Nwofoke ( Key D)
Oku n’ erere bia nara aja rie
Umu gi na-ario gi nna, na-asi gi mmamma
Biko nara ma gozie anyi
Onye nwe ndu nara ya
Nna, gozie anyi
Lord I come with my Gifts by Jude Nnam (Key Ab)
Time after time
I had made up my mind to come to Lord
To say thank you (For what you had done in my Life).
Time after time
I had made up my mind to come to you Lord
in thanksgiving (For all your Love)
But just when I thought I had everything under control
That’s when something happens
And I had to , keep it for another day ( what an excuse)
Oh my God, forgive me for here I come to say thank You Today
Confidence by Okparachukwu Ikenna Obie (key Ab)
Oh! I have confidence in you my Dear Lord
Oh! I have confidence in you alone
Oh! I have confidence in you Lord..
Abum achicha di ndu by Jude Nnam (Key Ab)
A bum achicha di ndu, Dinwenu n’ ekwu
A bum achicha di ndu si n’ eligwe bia
Abum achicha di ndu, nri na-enye ndu n’ ezie
A bum achicha di ndu si n’ eligwe bia
Onye rir ahu m oooooo
Onye nuru obara m, ga-adi ndu n’ezie…
Ibike arr by Derrick Esezobor and Edited by Laz Ekwueme
Ibike Itene bomie
Iyana bomie,
Ikoko bomie
O ri gbamesobo, isia rie
gbote na ma
Ibike I gbote nama
Sai Kuzo by Jude Nnam (Key F)
Yesu ya na kiran ku, Sai kuzo
Sai kuzo yenzu, O zo yenzu
This is a communion hymn written in Hausa Language. Loosely translated, it means “Jesus is calling, come, Come now”.
Download Audio Here
Download Copy Here